
Nnọọ na Ethereum
Ethereum bụ teknụzụ nke obodo na-eme na eduzi cryptocurrency ether (ETH) na ọtụtụ puku ngwa ọtụtụ ndị na achi.
Lelee EthereumBido ọrụ


Họrọ obere akpa ego
Obere akpa ego na-enye gị ohere ijikọ na Ethereum wee jikwaa ego gị.

Nweta ETH
ETH bụ ego nke Ethereum - ị nwere ike iji ya na ngwa ọrụ.

Jiri dapp
Dapps bụ ngwa ọrụ nke Ethereum kwadoro. Hụ ihe ị ga-eme.

Bido ruwa
Ọ bụrụ na ịchọrọ ịmalite ide koodu na Ethereum, anyị nwere akwụkwọ, nkuzi na ndị ọzọ na ọwa onye nrụpụta anyị.
Gini bu Ethereum?

Usoro ego kacha mma

Ịntanetị nke akụrụngwa

Ịntanetị mepere emepe

Oke ọhụrụ maka mmepe
Ethereum taa
Total ETH staked
Ọnụ ego ETH ugbu a na-akwụnye eji echekwa netwọkụ ahụ.
Azụmahịa taa
Ọnụọgụ azụmahịa gara nke ọma na netwọk n'ime awa 24 gara aga.
Akpọchiri uru ego na DeFi (USD)
Ọnụ ego a na-enweta na ngwa ego (DeFi) n'enweghi nchikwa, akụ na ụba dijitalụ Ethereum.
Nodu
Ọtụtụ puku ndị ọrụ efu na-arụ ọrụ Ethereum gburugburu ụwa, nke a maara dị ka nodu.
Sonye na otu ethereum.org
Sonye ihe dị ka ndị puku iri anọ na ọrụ nkwekọrịta(opens in a new tab) anyị.
Sonye nzuko obodo anyị kwa ọnwa maka mmelite na-akpali akpali na mmepe Ethereum.org yana ozi gbasara gburugburu ebe obibi kacha mkpa. Nweta ohere ịjụ ajụjụ, kesaa echiche, na inye azịza - ọ bụ oge zuru oke iji sonye na obodo Ethereum na-eto eto.
☎️ Ethereum.org Community Call - March 2024
28 Maachị 2024 na 16:00
(UTC)
Oku na abia
Oku ochie
Lelee ethereum.org

Welite nkwalite ọmụma gị
Mapụ uzọ Ethereum nwere nkwalite njikọ jikọrọ ọnụ nke e mere iji mee ka netwọk dịkwuo elu, bu ihe echekwara, ma bụrụ ihe dịgidere.

Ethereum maka ụlọ ọrụ
Hụ otu Ethereum nwere ike isi mepee ụdị azụmaahịa ọhụụ, belata ọnụahịa gị yana gosipụta azụmaahịa gị n'ọdịnihu.

Ndi otu Ethereum
Ethereum bụ ihe niile gbasara obodo. Ọ bụ ndị si na nzụlite na mmasị dị iche iche mejupụtara ya. Hụ ka ị ga-esi sonye.